Aịzaya 29:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-anapụta gị. N’oge ahụ, égbè eluigwe ga na-agba, ala ana-ama jijiji, oké mkpọtụ ana-eme,Oké ifufe ana-efe, oké ifufe mmiri ana-efe, ọkụ ana-erepịakwa ihe.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:6 Amụma Aịsaịa I, p. 297
6 Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-anapụta gị. N’oge ahụ, égbè eluigwe ga na-agba, ala ana-ama jijiji, oké mkpọtụ ana-eme,Oké ifufe ana-efe, oké ifufe mmiri ana-efe, ọkụ ana-erepịakwa ihe.”+