Aịzaya 29:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ìgwè mmadụ ndị si ná mba niile alụso Ariel agha,+Ya bụ, ndị niile na-alụso ya agha,Ga-adị ka nrọ a rọrọ n’abalị,Ma ndị rụrụ ụlọ elu ha ga-eji nọchibido yaMa ndị na-eme ka ihe siere ya ike. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:7 Amụma Aịsaịa I, p. 297-298
7 Ìgwè mmadụ ndị si ná mba niile alụso Ariel agha,+Ya bụ, ndị niile na-alụso ya agha,Ga-adị ka nrọ a rọrọ n’abalị,Ma ndị rụrụ ụlọ elu ha ga-eji nọchibido yaMa ndị na-eme ka ihe siere ya ike.