Aịzaya 29:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ihe a ga-eri unu ọnụ, jukwa unu anya.+ Nyachienụ anya unu, ka unu ghara ịhụ ụzọ.+ Ha na-eme ka ndị mmanya na-egbu, ma ha aṅụghị mmanya. Ha na-adagharị, ma ọ bụghị mmanya na-egbu ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:9 Amụma Aịsaịa I, p. 298-299
9 Ihe a ga-eri unu ọnụ, jukwa unu anya.+ Nyachienụ anya unu, ka unu ghara ịhụ ụzọ.+ Ha na-eme ka ndị mmanya na-egbu, ma ha aṅụghị mmanya. Ha na-adagharị, ma ọ bụghị mmanya na-egbu ha.