Aịzaya 29:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova emeela ka unu na-ehi oké ụra.+ O mechiela anya unu. Ọ bụ ndị amụma bụ anya unu.+ O kpuchiela isi unu. Ọ bụ ndị na-ahụ ọhụụ bụ isi unu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:10 Amụma Aịsaịa I, p. 298-299
10 Jehova emeela ka unu na-ehi oké ụra.+ O mechiela anya unu. Ọ bụ ndị amụma bụ anya unu.+ O kpuchiela isi unu. Ọ bụ ndị na-ahụ ọhụụ bụ isi unu.+