Aịzaya 29:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọhụụ ọ bụla mmadụ hụrụ na-adị unu ka ihe e dere n’akwụkwọ a fụchiri afụchi.+ Ọ bụrụ na e nye ya onye ma agụ ihe, sị ya: “Biko, gụpụta ihe a,” ọ ga-asị: “Agaghị m agụli ya, n’ihi na a fụchiri ya afụchi.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:11 Amụma Aịsaịa I, p. 298-299
11 Ọhụụ ọ bụla mmadụ hụrụ na-adị unu ka ihe e dere n’akwụkwọ a fụchiri afụchi.+ Ọ bụrụ na e nye ya onye ma agụ ihe, sị ya: “Biko, gụpụta ihe a,” ọ ga-asị: “Agaghị m agụli ya, n’ihi na a fụchiri ya afụchi.”