Aịzaya 29:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, m ga-eme ha ihe dị ịtụnanya ọzọ.+ Ọ ga-atụ ha n’anya. N’eziokwu, ọ ga-atụ ha n’anya. Amamihe nke ndị ha ma ihe ga-ala n’iyi.+ Ndị ha nwere uche agaghịzi na-aghọta ihe.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:14 Amụma Aịsaịa I, p. 299
14 N’ihi ya, m ga-eme ha ihe dị ịtụnanya ọzọ.+ Ọ ga-atụ ha n’anya. N’eziokwu, ọ ga-atụ ha n’anya. Amamihe nke ndị ha ma ihe ga-ala n’iyi.+ Ndị ha nwere uche agaghịzi na-aghọta ihe.”