Aịzaya 29:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị na-eme ike ha niile ka Jehova ghara ịma atụmatụ* ha ga-ata ahụhụ.+ N’ebe gbara ọchịchịrị ka ha na-eme ihe ndị ha na-eme. Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị? Ònye ma ihe anyị na-eme?”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 29:15 Amụma Aịsaịa I, p. 299-300
15 Ndị na-eme ike ha niile ka Jehova ghara ịma atụmatụ* ha ga-ata ahụhụ.+ N’ebe gbara ọchịchịrị ka ha na-eme ihe ndị ha na-eme. Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị? Ònye ma ihe anyị na-eme?”+