Aịzaya 29:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’oge na-adịghị anya, a ga-eme ka Lebanọn bụrụ ubi a kụrụ mkpụrụ osisi.+ A ga-ewerekwa ubi a a kụrụ mkpụrụ osisi ka oké ọhịa.+
17 N’oge na-adịghị anya, a ga-eme ka Lebanọn bụrụ ubi a kụrụ mkpụrụ osisi.+ A ga-ewerekwa ubi a a kụrụ mkpụrụ osisi ka oké ọhịa.+