Aịzaya 29:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 N’ihi na onye na-achị n’aka ike ga-anwụ. Onye na-etu ọnụ ga-ala n’iyi. A ga-ebibikwa ndị niile mkpa ha bụ ime ihe ọjọọ.+
20 N’ihi na onye na-achị n’aka ike ga-anwụ. Onye na-etu ọnụ ga-ala n’iyi. A ga-ebibikwa ndị niile mkpa ha bụ ime ihe ọjọọ.+