Aịzaya 29:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na mgbe ọ hụrụ ụmụ ya,Ndị bụ́ ọrụ aka m, ka ha gbara ya gburugburu,+Ha na ya ga-edo aha m nsọ. Ha ga-edokwa Onye Nsọ nke Jekọb nsọ,Ha ga-atụ egwu Chineke Izrel.+
23 N’ihi na mgbe ọ hụrụ ụmụ ya,Ndị bụ́ ọrụ aka m, ka ha gbara ya gburugburu,+Ha na ya ga-edo aha m nsọ. Ha ga-edokwa Onye Nsọ nke Jekọb nsọ,Ha ga-atụ egwu Chineke Izrel.+