Aịzaya 30:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova kwuru, sị: “Ụmụ dị isi ike ga-ata ahụhụ.+ Ha na-eme uche ha, ọ bụghị nke m.+ Ha na ibe ha na-agbakọ aka eme ihe,* ma ọ bụghị mmụọ m na-edu ha. Ha si otú a na-eme mmehie n’elu nke ha mere eme. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:1 Amụma Aịsaịa I, p. 302-303
30 Jehova kwuru, sị: “Ụmụ dị isi ike ga-ata ahụhụ.+ Ha na-eme uche ha, ọ bụghị nke m.+ Ha na ibe ha na-agbakọ aka eme ihe,* ma ọ bụghị mmụọ m na-edu ha. Ha si otú a na-eme mmehie n’elu nke ha mere eme.