Aịzaya 30:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ha na-aga Ijipt+ n’ajụghị m ase.+ Ha na-aga ebe ahụ ka Fero chebe ha*Nakwa ka ndị Ijipt chebe ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:2 Amụma Aịsaịa I, p. 302-303