-
Aịzaya 30:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ihe Chineke kpebiri ime anụ ọhịa ndị na-aga n’ebe ndịda:
Ha na-ebu akụ̀ ha n’elu jakị,
Na-ebukwa ngwongwo ha n’azụ kamel.
Ha na-ebu ha agafe ala ahụhụ na ihe isi ike dị,
Ala ọdụm ndị na-agbọ ụja juru
Nakwa ala ajụala na agwọ na-acha ọkụ ọkụ nke na-efe efe* juru.
Ma, ihe ndị ahụ ha bu agaghị abara ndị mmadụ uru.
-