Aịzaya 30:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ugbu a, gaa nọrọ n’ihu ha dee ya ná mbadamba ihe,Deekwa ya n’akwụkwọ,+Ka ọ dịrị maka ọdịnihu,Ka ọ bụrụ ihe akaebe ga-adịgide adịgide.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:8 Amụma Aịsaịa I, p. 304
8 “Ugbu a, gaa nọrọ n’ihu ha dee ya ná mbadamba ihe,Deekwa ya n’akwụkwọ,+Ka ọ dịrị maka ọdịnihu,Ka ọ bụrụ ihe akaebe ga-adịgide adịgide.+