Aịzaya 30:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Hapụnụ ụzọ unu na-aga. Tinyenụ isi n’ụzọ ọzọ. Kwụsịnụ ịgwa anyị gbasara Onye Nsọ Izrel.’”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:11 Amụma Aịsaịa I, p. 306