Aịzaya 30:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 A ga-etiwa ya ka ebe e tiwara nnukwu ite ọkpụite kpụrụ. A ga-akụ ya righirighi nke na a gaghịzi ahụ iberibe ya ọ bụlaA ga-eji agụta ọkụ n’ekwúMa ọ bụ nke a ga-eji kuru mmiri n’ebe apịtị dị.”* Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:14 Amụma Aịsaịa I, p. 307
14 A ga-etiwa ya ka ebe e tiwara nnukwu ite ọkpụite kpụrụ. A ga-akụ ya righirighi nke na a gaghịzi ahụ iberibe ya ọ bụlaA ga-eji agụta ọkụ n’ekwúMa ọ bụ nke a ga-eji kuru mmiri n’ebe apịtị dị.”*