Aịzaya 30:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Kama, unu sịrị: “Mba, anyị ga-arịgoro n’elu ịnyịnya gbaa ọsọ.” N’ihi ya, unu ga-agbarịrị ọsọ. Unu kwukwara, sị: “Anyị ga-agba ịnyịnya na-efe ọsọ.”+ N’ihi ya, ndị na-achụ unu ga na-efekwa ọsọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:16 Amụma Aịsaịa I, p. 308
16 Kama, unu sịrị: “Mba, anyị ga-arịgoro n’elu ịnyịnya gbaa ọsọ.” N’ihi ya, unu ga-agbarịrị ọsọ. Unu kwukwara, sị: “Anyị ga-agba ịnyịnya na-efe ọsọ.”+ N’ihi ya, ndị na-achụ unu ga na-efekwa ọsọ.+