Aịzaya 30:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:23 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 11 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 232 Amụma Aịsaịa I, p. 311-312
23 Ọ ga-emekwa ka mmiri zoo n’oge unu kụrụ mkpụrụ n’ala.+ Nri ala a ga-emepụta ga-adị mma, hiekwa nne.+ N’oge ahụ, anụ ụlọ unu ga-ata ahịhịa ná nnukwu ala ahịhịa juru.+
30:23 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 11 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 232 Amụma Aịsaịa I, p. 311-312