Aịzaya 30:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Jehova* si ebe dị anya na-abịa. Ezigbo iwe ji ya. Ígwé ojii na-enweghị atụ kpuchikwara ya. Egbugbere ọnụ ya na-egosi na ezigbo iwe ji ya. Ire ya dịkwa ka nnukwu ọkụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:27 Amụma Aịsaịa I, p. 312-313
27 Jehova* si ebe dị anya na-abịa. Ezigbo iwe ji ya. Ígwé ojii na-enweghị atụ kpuchikwara ya. Egbugbere ọnụ ya na-egosi na ezigbo iwe ji ya. Ire ya dịkwa ka nnukwu ọkụ.+