Aịzaya 31:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, Chineke ma ihe. Ọ ga-emekwa ka ọdachi dakwasị ha. Ọ gaghị ahapụ imezu ihe o kwuru. Ọ ga-ata ndị na-eme ihe ọjọọ ahụhụ. Ọ ga-atakwa ndị na-enyere ndị na-eme ihe ọjọọ aka ahụhụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:2 Amụma Aịsaịa I, p. 319-320
2 Ma, Chineke ma ihe. Ọ ga-emekwa ka ọdachi dakwasị ha. Ọ gaghị ahapụ imezu ihe o kwuru. Ọ ga-ata ndị na-eme ihe ọjọọ ahụhụ. Ọ ga-atakwa ndị na-enyere ndị na-eme ihe ọjọọ aka ahụhụ.+