Aịzaya 31:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Ijipt bụ ụmụ mmadụ nkịtị. Ha abụghị Chineke. Ịnyịnya ha bụ anụ ahụ́. Ha abụghị mmụọ.+ Mgbe Jehova ga-agbatị aka ya,Ndị a na-enyere aka ga-ada. Ndị na-enyere ha aka ga-adakwa. Ha niile ga-ala n’iyi otu mgbe. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:3 Amụma Aịsaịa I, p. 320-321
3 Ndị Ijipt bụ ụmụ mmadụ nkịtị. Ha abụghị Chineke. Ịnyịnya ha bụ anụ ahụ́. Ha abụghị mmụọ.+ Mgbe Jehova ga-agbatị aka ya,Ndị a na-enyere aka ga-ada. Ndị na-enyere ha aka ga-adakwa. Ha niile ga-ala n’iyi otu mgbe.