-
Aịzaya 31:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Jehova gwara m, sị:
“Ọ na-abụ ọdụm siri ezigbo ike nọrọ n’elu anụ o jidere na-agbọ ụja,
A kpọkọgodị ndị niile na-azụ atụrụ ka ha chụpụ ya,
Mkpu ha na-eti anaghị emenye ya ụjọ.
Mkpọtụ ha na-eme anaghịkwa eme ka ọ gbaa ọsọ.
Otú ahụkwa ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-esi gbadata ka ọ lụọ agha
N’ihi Ugwu Zayọn nakwa n’ihi ugwu nta dị na ya.
-