Aịzaya 31:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otú ahụ nnụnụ si eji ọsọ fere bịa ka o chebe ụmụ ya ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-esi bịa chebe Jeruselem.+ Ọ ga-echebe ya, zọpụtakwa ya. Ọ ga-emere ya ebere, gbatara ya ọsọ enyemaka.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:5 Amụma Aịsaịa I, p. 323 Ụlọ Nche,7/15/1996, p. 32
5 Otú ahụ nnụnụ si eji ọsọ fere bịa ka o chebe ụmụ ya ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-esi bịa chebe Jeruselem.+ Ọ ga-echebe ya, zọpụtakwa ya. Ọ ga-emere ya ebere, gbatara ya ọsọ enyemaka.”