Aịzaya 31:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 A ga-eji mma agha na-abụghị mma agha mmadụ gbuo ndị Asiria. A ga-ejikwa mma agha na-abụghị mma agha mmadụ memilaa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. A ga-amanyekwa ụmụ okorobịa ha ịrụ ọrụ. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:8 Amụma Aịsaịa I, p. 327-328
8 A ga-eji mma agha na-abụghị mma agha mmadụ gbuo ndị Asiria. A ga-ejikwa mma agha na-abụghị mma agha mmadụ memilaa ha.+ Ha ga-agba ọsọ n’ihi mma agha. A ga-amanyekwa ụmụ okorobịa ha ịrụ ọrụ.