Aịzaya 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ ga-echebara otú ha ga-esi amatakwu ihe echiche. Ndị nsụ* ga na-ekwu ihe doro anya, okwu ana-agakwa ha were were n’ọnụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:4 Amụma Aịsaịa I, p. 335
4 Ndị na-eme ihe ọkụ ọkụ ga-echebara otú ha ga-esi amatakwu ihe echiche. Ndị nsụ* ga na-ekwu ihe doro anya, okwu ana-agakwa ha were were n’ọnụ.+