Aịzaya 32:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye nzuzu ga na-ekwu okwu nzuzu. Ọ na-eche ihe ọjọọ n’obi ya+ n’ihi naỌ chọrọ ịkwụsị ife Chineke, fewe chi ọzọ,* chọọ ịna-ekwu ihe na-adịghị mma gbasara Jehova,Chọọ ime ka onye* agụụ ji ghara ịhụ ihe rie,Chọọkwa ime ka onye mmiri na-agụ ghara ịṅụ mmiri. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:6 Amụma Aịsaịa I, p. 335-337
6 Onye nzuzu ga na-ekwu okwu nzuzu. Ọ na-eche ihe ọjọọ n’obi ya+ n’ihi naỌ chọrọ ịkwụsị ife Chineke, fewe chi ọzọ,* chọọ ịna-ekwu ihe na-adịghị mma gbasara Jehova,Chọọ ime ka onye* agụụ ji ghara ịhụ ihe rie,Chọọkwa ime ka onye mmiri na-agụ ghara ịṅụ mmiri.