Aịzaya 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ụmụ nwaanyị ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha, bilienụ ọtọ gee ntị n’ihe m na-ekwu. Ụmụ nwaanyị na-ejighị ihe ọ bụla kpọrọ ihe,+ nụrụnụ ihe m na-ekwu. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:9 Amụma Aịsaịa I, p. 338-339
9 “Ụmụ nwaanyị ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha, bilienụ ọtọ gee ntị n’ihe m na-ekwu. Ụmụ nwaanyị na-ejighị ihe ọ bụla kpọrọ ihe,+ nụrụnụ ihe m na-ekwu.