Aịzaya 32:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ụmụ nwaanyị ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha, maanụ jijiji. Ndị na-ejighị ihe ọ bụla kpọrọ ihe, maanụ jijiji. Yipụnụ uwe unu gbara ọtọ,Keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:11 Amụma Aịsaịa I, p. 338-339
11 Ụmụ nwaanyị ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha, maanụ jijiji. Ndị na-ejighị ihe ọ bụla kpọrọ ihe, maanụ jijiji. Yipụnụ uwe unu gbara ọtọ,Keekwanụ ákwà iru uju n’úkwù.+