Aịzaya 33:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Gị,* onye na-ebibi ihe ndị mmadụ, ma e bibighị nke gị, ị ga-ata ahụhụ.+ Ị na-aghọgbu ndị ọzọ, ma a ghọgbughị gị. I bibichaa ihe ndị mmadụ, a ga-ebibi gị.+ Ị ghọgbuchaa ndị ọzọ, a ga-aghọgbu gị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:1 Amụma Aịsaịa I, p. 343, 345-346
33 Gị,* onye na-ebibi ihe ndị mmadụ, ma e bibighị nke gị, ị ga-ata ahụhụ.+ Ị na-aghọgbu ndị ọzọ, ma a ghọgbughị gị. I bibichaa ihe ndị mmadụ, a ga-ebibi gị.+ Ị ghọgbuchaa ndị ọzọ, a ga-aghọgbu gị.