Aịzaya 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị mmadụ nụ mkpọtụ a na-eme n’oge ọgba aghara, ha agbaa ọsọ. I bilie ọtọ, mba dị iche iche agbasasịa.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:3 Amụma Aịsaịa I, p. 343-345
3 Ndị mmadụ nụ mkpọtụ a na-eme n’oge ọgba aghara, ha agbaa ọsọ. I bilie ọtọ, mba dị iche iche agbasasịa.+