Aịzaya 33:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otú ahụ igurube si erichapụ ihe ọ bụla ọ hụrụ ka a ga-esi akwakọrọcha ihe unu* kwatara n’agha. Ndị mmadụ ga-ejikwa ọsọ bịa ịkwakọrọ ihe ndị ahụ otú ahụ ìgwè igurube si eji ọsọ abịa ịtapịa ihe. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:4 Amụma Aịsaịa I, p. 345
4 Otú ahụ igurube si erichapụ ihe ọ bụla ọ hụrụ ka a ga-esi akwakọrọcha ihe unu* kwatara n’agha. Ndị mmadụ ga-ejikwa ọsọ bịa ịkwakọrọ ihe ndị ahụ otú ahụ ìgwè igurube si eji ọsọ abịa ịtapịa ihe.