Aịzaya 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okporo ụzọ tọgbọzi chakoo. E nweghịzi onye na-aga n’ụzọ. O mebiela* ọgbụgba ndụ. Ọ jụla obodo dị iche iche. O nweghịkwa ihe o ji mmadụ nkịtị kpọrọ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:8 Amụma Aịsaịa I, p. 346-347
8 Okporo ụzọ tọgbọzi chakoo. E nweghịzi onye na-aga n’ụzọ. O mebiela* ọgbụgba ndụ. Ọ jụla obodo dị iche iche. O nweghịkwa ihe o ji mmadụ nkịtị kpọrọ.+