Aịzaya 33:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị kwụsịrị ife Chineke jijiji, ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ga-enwe ike ibi ebe a kwanyere nnukwu ọkụ?+ Ònye n’ime anyị ga-enwe ike ibi ebe ọkụ na-anaghị akwụsị akwụsị na-agba?’ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:14 Amụma Aịsaịa I, p. 347-348
14 Ụjọ na-atụ ndị mmehie nọ na Zayọn.+ Ahụ́ na-ama ndị kwụsịrị ife Chineke jijiji, ha ana-asị: ‘Ònye n’ime anyị ga-enwe ike ibi ebe a kwanyere nnukwu ọkụ?+ Ònye n’ime anyị ga-enwe ike ibi ebe ọkụ na-anaghị akwụsị akwụsị na-agba?’