Aịzaya 33:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe unu chetara ihe* na-emenye ụjọ, unu ga-asị n’obi unu: “Olee ebe odeakwụkwọ nọ? Olee ebe onye anyị si n’aka ya atụ ụtụ nọ?+ Olee ebe onye na-agụ ụlọ elu ọnụ nọ?” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 33:18 Amụma Aịsaịa I, p. 349-350
18 Mgbe unu chetara ihe* na-emenye ụjọ, unu ga-asị n’obi unu: “Olee ebe odeakwụkwọ nọ? Olee ebe onye anyị si n’aka ya atụ ụtụ nọ?+ Olee ebe onye na-agụ ụlọ elu ọnụ nọ?”