-
Aịzaya 33:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ma, Jehova, Onye Dị Ebube,
Ga-echebe anyị ebe ahụ otú osimiri ma ọ bụ ọwa mmiri sara mbara si echebe obodo.
Ìgwè ụgbọ epeepe agaghị agafe n’ọwa mmiri ahụ.
Ụgbọ mmiri ndị dị ebube agaghịkwa agafe na ya.
-