-
Aịzaya 34:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 A ga-egbu atụ́ otú e gburu anụ ndị ọzọ,
Gbuokwa ma obere oké ehi ma nnukwu oké ehi.
Ọbara ga-ede ala ndị Ịdọm,
Ájá dị n’ala ha ga-abụkwa abụba abụba.”
-