-
Aịzaya 34:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 Chọọnụ n’akwụkwọ Jehova ma gụpụta ya.
E nweghị otu n’ime ha a ga-achọ achọ.
O nweghịkwa nke na-agaghị enwe oké na nne,
N’ihi na ọ bụ Jehova ji ọnụ ya nye iwu ka ọ dịrị otú ahụ.
Ọ bụkwa mmụọ ya chịkọtara ha.
-