Aịzaya 35:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Okooko osisi ga-ejurịrị na ya.+ Ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ. Ọ ga-adị ebube ka Lebanọn,+Maakwa mma ka Kamel+ na Sharọn.+ Ndị mmadụ ga-ahụ ebube Jehova, ya bụ, otú Chineke anyị si maa mma dị ebube. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:2 Amụma Aịsaịa I, p. 371-372, 379-380 Ụlọ Nche,8/15/1996, p. 72/15/1996, p. 10-11, 14, 16-17 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 129-130
2 Okooko osisi ga-ejurịrị na ya.+ Ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, tiekwa mkpu ọṅụ. Ọ ga-adị ebube ka Lebanọn,+Maakwa mma ka Kamel+ na Sharọn.+ Ndị mmadụ ga-ahụ ebube Jehova, ya bụ, otú Chineke anyị si maa mma dị ebube.
35:2 Amụma Aịsaịa I, p. 371-372, 379-380 Ụlọ Nche,8/15/1996, p. 72/15/1996, p. 10-11, 14, 16-17 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 129-130