Aịzaya 35:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha: “Obi sie unu ike. Unu atụla egwu. Chineke unu ga-abịa ịkwụ ndị iro unu ụgwọ. Chineke ga-abịa ịta ha ahụhụ.+ Ọ ga-abịa zọpụta unu.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:4 Amụma Aịsaịa I, p. 372-373, 381 Ụlọ Nche,2/15/1996, p. 11
4 Sịnụ ndị na-echegbu onwe ha: “Obi sie unu ike. Unu atụla egwu. Chineke unu ga-abịa ịkwụ ndị iro unu ụgwọ. Chineke ga-abịa ịta ha ahụhụ.+ Ọ ga-abịa zọpụta unu.”+