Aịzaya 35:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Okporo ụzọ ga-adị ebe ahụ.+ Ọ bụ ụzọ a na-akpọ Ụzọ Dị Nsọ. Onye rụrụ arụ agaghị akpa ụkwụ na ya.+ Ọ bụ naanị ndị kwesịrị ịga n’ụzọ ahụ ga na-aga na ya. E nweghị onye nzuzu ọ bụla ga-azọ ụkwụ na ya. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2023, p. 305/2023, p. 14-19 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 26-282/15/1996, p. 12, 16 Amụma Aịsaịa II, p. 56-57 Amụma Aịsaịa I, p. 376-377, 380-381 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 132-135
8 Okporo ụzọ ga-adị ebe ahụ.+ Ọ bụ ụzọ a na-akpọ Ụzọ Dị Nsọ. Onye rụrụ arụ agaghị akpa ụkwụ na ya.+ Ọ bụ naanị ndị kwesịrị ịga n’ụzọ ahụ ga na-aga na ya. E nweghị onye nzuzu ọ bụla ga-azọ ụkwụ na ya.
35:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2023, p. 305/2023, p. 14-19 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 26-282/15/1996, p. 12, 16 Amụma Aịsaịa II, p. 56-57 Amụma Aịsaịa I, p. 376-377, 380-381 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 132-135