Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:10 Mmezu Mkpughe, p. 303 Amụma Aịsaịa I, p. 377-379, 380-381 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 20-212/15/1996, p. 8, 12, 16-18 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 135
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+
35:10 Mmezu Mkpughe, p. 303 Amụma Aịsaịa I, p. 377-379, 380-381 Ụlọ Nche,5/1/1997, p. 20-212/15/1996, p. 8, 12, 16-18 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 135