2 Eze Asiria wee si na Lekish+ zie Rabshake+ na ọtụtụ ndị agha ka ha gaa Jeruselem hụ Eze Hezekaya. Mgbe ha rutere Jeruselem, ha gara guzoro n’akụkụ okpo mmiri nke ọdọ mmiri dị n’ebe mgbago.+ Ọdọ mmiri ahụ dị n’ụzọ e si aga ebe ndị ọsụ ákwà na-anọ asụ ákwà.+