Aịzaya 36:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Elayakim na Shebna+ nakwa Joa gwaziri Rabshake,+ sị: “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ Arameik,*+ n’ihi na anyị na-anụ ya. Agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu n’ihi na ndị a nọ n’elu mgbidi na-anụ ya.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 36:11 Amụma Aịsaịa I, p. 387-388
11 Elayakim na Shebna+ nakwa Joa gwaziri Rabshake,+ sị: “Biko, gwawa ndị ohu gị okwu n’asụsụ Arameik,*+ n’ihi na anyị na-anụ ya. Agwala anyị okwu n’asụsụ ndị Juu n’ihi na ndị a nọ n’elu mgbidi na-anụ ya.”+