Aịzaya 36:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Unu ekwekwala ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi+ mgbe ọ na-agwa unu, sị: “Jehova ga-anapụtarịrị anyị. A gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”
15 Unu ekwekwala ka Hezekaya mee ka unu tụkwasị Jehova obi+ mgbe ọ na-agwa unu, sị: “Jehova ga-anapụtarịrị anyị. A gaghịkwa enyefe obodo a n’aka eze Asiria.”