Aịzaya 36:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma ha gbachiri nkịtị. Ha agwaghịkwa ya ihe ọ bụla, n’ihi na eze gwara ha, sị: “Unu atụpụrụla ya ọnụ.”+
21 Ma ha gbachiri nkịtị. Ha agwaghịkwa ya ihe ọ bụla, n’ihi na eze gwara ha, sị: “Unu atụpụrụla ya ọnụ.”+