Aịzaya 37:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ gwaziri Elayakim, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ* ya, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na ndị okenye bụ́ ndị nchụàjà, ka ha gakwuru Aịzaya onye amụma+ bụ́ nwa Emọz. Ha niile ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:2 Amụma Aịsaịa I, p. 389-390
2 Ọ gwaziri Elayakim, bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ* ya, Shebna bụ́ odeakwụkwọ, na ndị okenye bụ́ ndị nchụàjà, ka ha gakwuru Aịzaya onye amụma+ bụ́ nwa Emọz. Ha niile ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha.