Aịzaya 37:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Rabshake nụrụ na eze Asiria esila na Lekish pụọ, ọ laghachiri ma hụ ka ọ na-alụso ndị Libna agha.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:8 Amụma Aịsaịa I, p. 390-391
8 Mgbe Rabshake nụrụ na eze Asiria esila na Lekish pụọ, ọ laghachiri ma hụ ka ọ na-alụso ndị Libna agha.+