Aịzaya 37:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ Chineke Izrel, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile dị n’ụwa. Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:16 Ụlọ Nche,7/1/1996, p. 9
16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ Chineke Izrel, onye nọ n’ocheeze dị n’elu* ndị cherob, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile dị n’ụwa. Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.