Aịzaya 37:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ ihe a.+ Jehova, biko, meghee anya gị hụrụ ihe a,+ nụrụkwa ihe niile Senakerib ziri ndị mmadụ ka ha kwuo iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
17 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ ihe a.+ Jehova, biko, meghee anya gị hụrụ ihe a,+ nụrụkwa ihe niile Senakerib ziri ndị mmadụ ka ha kwuo iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+