Aịzaya 37:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya? Ọ dịla ezigbo anya m kpebiri ime* ihe a. O teela m zubere ime ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+ Ị ga-ebibi obodo ndị a rụsiri ike, bibichaa ha ha aghọọ ikpo nkume.+
26 Ọ̀ bụ na ị nụbeghị ya? Ọ dịla ezigbo anya m kpebiri ime* ihe a. O teela m zubere ime ya.+ Ugbu a, m ga-eme ya.+ Ị ga-ebibi obodo ndị a rụsiri ike, bibichaa ha ha aghọọ ikpo nkume.+